Nsukka

Àtụ:Infobox settlement Nsukka bụ obodo na mpaghara gọọmentị ime obodo dị na Enugu Steeti, Naịjirịa . Nsukka na Edem, Opi (ebe nchọpụta ihe ochie), Ede-Oballa, na Obimo nwere ókèala dị ka obodo. Nsukka bụ isi ọchichi ime ododo govermenti nke Nsukka.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 410001 na 410002 na-ezo aka na Mahadum nke Nigeria di na Nsukka Urban.[1]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 20 October 2009.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search